Jọn 10:29
John 10:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nna m onye nyere m ha dị ukwuu karịa ihe niile. O nweghị onye nwere ike ịnapụ ha site nʼaka Nna m.
John 10:29 in English
John 10:29 · Berean Standard Bible
My Father who has given them to Me is greater than all. No one can snatch them out of My Father’s hand.
Context
27Atụrụ m na-anụ olu m. Amaara m ha, ha na-esokwa m. 28Ana m enye ha ndụ ebighị ebi. Ha agaghị ala nʼiyi. Mmadụ ọbụla enwekwaghị ike ịpụnarị ha nʼaka m. 29Nna m onye nyere m ha dị ukwuu karịa ihe niile. O nweghị onye nwere ike ịnapụ ha site nʼaka Nna m. 30Mụ na nna m bụ otu.” 31Ndị Juu tụtụlitekwara nkume ọzọ ịtụ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.