Native Bible

John 10:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị Juu tụtụlitekwara nkume ọzọ ịtụ ya.

John 10:31 in English

John 10:31 · Berean Standard Bible

At this, the Jews again picked up stones to stone Him.

Context

29Nna m onye nyere m ha dị ukwuu karịa ihe niile. O nweghị onye nwere ike ịnapụ ha site nʼaka Nna m. 30Mụ na nna m bụ otu.” 31Ndị Juu tụtụlitekwara nkume ọzọ ịtụ ya. 32Ma Jisọs zara ha, “E zila m unu ọtụtụ ọrụ ọma nke sitere nʼaka Nna m, olee nke unu na-achọ ịtụ m nkume nʼihi ya?” 33Ndị Juu zara ya, “Anyị achọghị ịtụ gị nkume nʼihi ọrụ ọma ndị a, kama nʼihi nkwulu na nʼihi na gị bụ mmadụ efu, ma ị na-eme onwe gị Chineke.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.