Jọn 10:28
John 10:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ana m enye ha ndụ ebighị ebi. Ha agaghị ala nʼiyi. Mmadụ ọbụla enwekwaghị ike ịpụnarị ha nʼaka m.
John 10:28 in English
John 10:28 · Berean Standard Bible
I give them eternal life, and they will never perish. No one can snatch them out of My hand.
Context
26Ma unu ekwenyeghị, nʼihi na unu esoghị nʼigwe atụrụ m. 27Atụrụ m na-anụ olu m. Amaara m ha, ha na-esokwa m. 28Ana m enye ha ndụ ebighị ebi. Ha agaghị ala nʼiyi. Mmadụ ọbụla enwekwaghị ike ịpụnarị ha nʼaka m. 29Nna m onye nyere m ha dị ukwuu karịa ihe niile. O nweghị onye nwere ike ịnapụ ha site nʼaka Nna m. 30Mụ na nna m bụ otu.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.