Jeremaya 6:29
Jeremiah 6:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ngwa ọrụ ọkpụ uzu na-afụnwu ọkụ ike ike, ime ka ọkụ rechapụ akụkụ igwe ahụ na-enweghị isi, ma nnụcha ahụ na-aga nʼihu abaghị uru, nʼihi na anụchapụghị ndị ajọ omume.
Jeremiah 6:29 in English
Jeremiah 6:29 · Berean Standard Bible
The bellows blow fiercely, blasting away the lead with fire. The refining proceeds in vain, for the wicked are not purged.
Context
27“Emeela m gị ka ị bụrụ onye na-anwapụta ọla,
ma ọla ahụ bụkwa ndị m.
Achọrọ m ka i nyochaa
ma nwapụtakwa ụzọ ha niile. 28Ha bụ ndị nnupu isi, ndị nwere obi nʼazụ,
ndị na-ejegharị na-ekwutọ ibe ha.
Ha bụ bronz na igwe;
ọ bụkwa ndụ rụrụ arụ ka ha na-ebi. 29Ngwa ọrụ ọkpụ uzu na-afụnwu ọkụ ike ike,
ime ka ọkụ rechapụ akụkụ igwe ahụ na-enweghị isi,
ma nnụcha ahụ na-aga nʼihu abaghị uru,
nʼihi na anụchapụghị ndị ajọ omume. 30Ọlaọcha a jụrụ ajụ ka akpọrọ ha,
nʼihi na Onyenwe anyị ajụla ha.”
6:12 Ee, ihe ndị a ga-emezu
6:24 Ya bụ, akụdawo
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.