Native Bible

Jeremiah 6:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọlaọcha a jụrụ ajụ ka akpọrọ ha, nʼihi na Onyenwe anyị ajụla ha.” 6:12 Ee, ihe ndị a ga-emezu 6:24 Ya bụ, akụdawo

Jeremiah 6:30 in English

Jeremiah 6:30 · Berean Standard Bible

They are called rejected silver, because the LORD has rejected them.”

Context

28Ha bụ ndị nnupu isi, ndị nwere obi nʼazụ, ndị na-ejegharị na-ekwutọ ibe ha. Ha bụ bronz na igwe; ọ bụkwa ndụ rụrụ arụ ka ha na-ebi. 29Ngwa ọrụ ọkpụ uzu na-afụnwu ọkụ ike ike, ime ka ọkụ rechapụ akụkụ igwe ahụ na-enweghị isi, ma nnụcha ahụ na-aga nʼihu abaghị uru, nʼihi na anụchapụghị ndị ajọ omume. 30Ọlaọcha a jụrụ ajụ ka akpọrọ ha, nʼihi na Onyenwe anyị ajụla ha.” 6:12 Ee, ihe ndị a ga-emezu 6:24 Ya bụ, akụdawo

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.