Native Bible

Jeremiah 6:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m ebibi ada Zayọn, onye mara ezi mma, na onye dịkwa pekepeke.

Jeremiah 6:2 in English

Jeremiah 6:2 · Berean Standard Bible

Though she is beautiful and delicate, I will destroy the Daughter of Zion.*

Context

1“Gbalaganụ unu ụmụ Benjamin! Sitenụ na Jerusalem gbapụ! Gbuonụ opi ike na Tekoa! Bulienụ ihe ngosi elu na Bet-Hakerem! Nʼihi na lee, ihe ọjọọ si nʼakụkụ ugwu na-abịa, e, mbibi dị ukwuu na-abịa. 2Aga m ebibi ada Zayọn, onye mara ezi mma, na onye dịkwa pekepeke. 3Ndị na-azụ atụrụ ga-eduru igwe atụrụ bịa megide ya. Ha ga-ama ụlọ ikwu ha gburugburu ya. Onye ọbụla nʼime ha ga-elekọtazi akụkụ ala nke o ketara anya nke ọma. 4“Jikerenụ ibu agha megide ya! Bilienụ, ka anyị buso ha agha nʼehihie. Ma lee, anyanwụ ebidola ịda, onyinyo anyasị na-esetipụkwa onwe ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.