Ndị Ikpe 12:10
Judges 12:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ibzan nwụrụ, e lie ya na Betlehem.
Judges 12:10 in English
Judges 12:10 · Berean Standard Bible
Then Ibzan died, and he was buried in Bethlehem.
Context
8Onye ikpe ọzọ Izrel nwere bụ Ibzan onye bi na Betlehem.* 9O nwere iri ụmụ ndị ikom atọ na iri ụmụ ndị inyom atọ. O kenyere ndị ikom ikwu ọzọ ụmụ ya ndị inyom. Otu a kwa, o sikwa nʼikwu ọzọ lụtara ụmụ ya ndị ikom iri ndị inyom atọ. O kpere Izrel ikpe afọ asaa. 10Ibzan nwụrụ, e lie ya na Betlehem. 11Onye ọzọ kpere Izrel ikpe bụ Elọn, onye Zebụlọn. O kpere Izrel ikpe afọ iri. 12Emesịa, Elọn nwụrụ, e lie ya nʼAijalon, nʼime ala Zebụlọn.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.