Ndị Ikpe 12:8
Judges 12:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ikpe ọzọ Izrel nwere bụ Ibzan onye bi na Betlehem.*
Judges 12:8 in English
Judges 12:8 · Berean Standard Bible
After Jephthah, Ibzan of Bethlehem judged Israel.
Context
6ha sịrị, “Ọ dị mma, kpọọ, ‘Shibolet.’ ” Ọ bụrụ na onye ahụ akpọ, “Sibolet,” nʼihi na ọ kpọpụtaghị mkpụrụ okwu ahụ nke ọma, ha na-akpụrụ ya gbuo ya na ngabiga mmiri Jọdan. Ọ bụ ọnụọgụgụ iri puku anọ, na puku abụọ ndị Ifrem ka e gburu mgbe ahụ. 7Jefta duuru ndị Izrel afọ isii. Mgbe ọ nwụrụ, e liri ya nʼotu obodo Gilead. 8Onye ikpe ọzọ Izrel nwere bụ Ibzan onye bi na Betlehem.* 9O nwere iri ụmụ ndị ikom atọ na iri ụmụ ndị inyom atọ. O kenyere ndị ikom ikwu ọzọ ụmụ ya ndị inyom. Otu a kwa, o sikwa nʼikwu ọzọ lụtara ụmụ ya ndị ikom iri ndị inyom atọ. O kpere Izrel ikpe afọ asaa. 10Ibzan nwụrụ, e lie ya na Betlehem.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.