Native Bible

Judges 12:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye ọzọ kpere Izrel ikpe bụ Elọn, onye Zebụlọn. O kpere Izrel ikpe afọ iri.

Judges 12:11 in English

Judges 12:11 · Berean Standard Bible

After Ibzan, Elon the Zebulunite judged Israel ten years.

Context

9O nwere iri ụmụ ndị ikom atọ na iri ụmụ ndị inyom atọ. O kenyere ndị ikom ikwu ọzọ ụmụ ya ndị inyom. Otu a kwa, o sikwa nʼikwu ọzọ lụtara ụmụ ya ndị ikom iri ndị inyom atọ. O kpere Izrel ikpe afọ asaa. 10Ibzan nwụrụ, e lie ya na Betlehem. 11Onye ọzọ kpere Izrel ikpe bụ Elọn, onye Zebụlọn. O kpere Izrel ikpe afọ iri. 12Emesịa, Elọn nwụrụ, e lie ya nʼAijalon, nʼime ala Zebụlọn. 13Onye ọzọ kpere Izrel ikpe bụ Abdon nwa Hilel, onye Piraton.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.