Native Bible

Judges 12:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye ọzọ kpere Izrel ikpe bụ Abdon nwa Hilel, onye Piraton.

Judges 12:13 in English

Judges 12:13 · Berean Standard Bible

After Elon, Abdon son of Hillel, from Pirathon, judged Israel.

Context

11Onye ọzọ kpere Izrel ikpe bụ Elọn, onye Zebụlọn. O kpere Izrel ikpe afọ iri. 12Emesịa, Elọn nwụrụ, e lie ya nʼAijalon, nʼime ala Zebụlọn. 13Onye ọzọ kpere Izrel ikpe bụ Abdon nwa Hilel, onye Piraton. 14O nwere iri ụmụ ndị ikom anọ na iri ụmụ ụmụ atọ ndị na-agba iri ịnyịnya ibu asaa. O kpere ụmụ Izrel ikpe afọ asatọ. 15Mgbe ahụ, Abdon nwa Hilel nwụrụ, e lie ya na Piraton ala dị nʼIfrem, nʼobodo ugwu ndị Amalek. 12:8 Obodo Betlehem nke a dị nʼala Zebụlọn, ọ dịghị na Juda.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.