Native Bible

Isaiah 5:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼụbọchị ahụ, ha ga-ebigbọ nʼelu ya dịka mbigbọ nke oke osimiri. A sịkwa na mmadụ elegide ala ahụ anya, ọ ga-ahụ na ọchịchịrị na ihe mgbu, ọ bụladị anyanwụ ka igwe ojii ga-eme ka ọ gbaa ọchịchịrị. 5:19 Jer 17:15 5:23 Ọpụ 23:8; Ilu 17:15 5:23 Abụ 94:21 5:26 Ndị bịara buo agha a bụ ndị agha mba Asịrịa. 5:27 Jul 2:8

Isaiah 5:30 in English

Isaiah 5:30 · Berean Standard Bible

In that day they will roar over it, like the roaring of the sea. If one looks over the land, he will see darkness and distress; even the light will be obscured by clouds.

Context

28Àkụ ha niile dị nkọ, ekweela ụta ha niile, ụkwụ ịnyịnya dị ka nkume ọkụ, ụkwụ ụgbọ agha ha dị ka oke ifufe. 29Ha na-ebigbọ dịka ọdụm, ha na-ebigbọkwa dịka ụmụ ọdụm; ha na-asụ mgbe ha wụkwasịrị nʼelu ihe ndọgbu. Ha na-ejide ndị m, kpụrụ ha laa, ọ dịkwaghị onye nnapụta ha nwere. 30Nʼụbọchị ahụ, ha ga-ebigbọ nʼelu ya dịka mbigbọ nke oke osimiri. A sịkwa na mmadụ elegide ala ahụ anya, ọ ga-ahụ na ọchịchịrị na ihe mgbu, ọ bụladị anyanwụ ka igwe ojii ga-eme ka ọ gbaa ọchịchịrị. 5:19 Jer 17:15 5:23 Ọpụ 23:8; Ilu 17:15 5:23 Abụ 94:21 5:26 Ndị bịara buo agha a bụ ndị agha mba Asịrịa. 5:27 Jul 2:8

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.