Native Bible

Isaiah 32:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị m ga-ebi nʼebe obibi nke udo, nʼụlọ nwere ezi nchekwa, nʼebe izuike nke nsogbu na-adịghị.

Isaiah 32:18 in English

Isaiah 32:18 · Berean Standard Bible

Then my people will dwell in a peaceful place, in safe and secure places of rest.

Context

16A ga-emekwa ka ikpe ziri ezi ga-ebi nʼọzara,* ezi omume ga-adịkwa nʼubi ọma ahụ. 17Mkpụrụ nke ezi omume ahụ ga-abụ udo; ihe ga-esikwa na ya pụta ga-abụ ị nọ jụụ na ntụkwasị obi mgbe niile ebighị ebi. 18Ndị m ga-ebi nʼebe obibi nke udo, nʼụlọ nwere ezi nchekwa, nʼebe izuike nke nsogbu na-adịghị. 19A sikwa na mkpụrụ mmiri ezoo nʼoke ọhịa niile, a sikwa na e bibie obodo niile, 20ndị a gọziri agọzi ka unu ga-abụ, mgbe unu na-agha mkpụrụ unu nʼakụkụ iyi, mgbe ehi unu na ịnyịnya ibu unu na-akpagharị na-aga ebe ọbụla ha chọrọ. 32:16 Ga-erute onye ọbụla aka

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.