Native Bible

Isaiah 32:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị a gọziri agọzi ka unu ga-abụ, mgbe unu na-agha mkpụrụ unu nʼakụkụ iyi, mgbe ehi unu na ịnyịnya ibu unu na-akpagharị na-aga ebe ọbụla ha chọrọ. 32:16 Ga-erute onye ọbụla aka

Isaiah 32:20 in English

Isaiah 32:20 · Berean Standard Bible

Blessed are those who sow beside abundant waters, who let the ox and donkey range freely.

Context

18Ndị m ga-ebi nʼebe obibi nke udo, nʼụlọ nwere ezi nchekwa, nʼebe izuike nke nsogbu na-adịghị. 19A sikwa na mkpụrụ mmiri ezoo nʼoke ọhịa niile, a sikwa na e bibie obodo niile, 20ndị a gọziri agọzi ka unu ga-abụ, mgbe unu na-agha mkpụrụ unu nʼakụkụ iyi, mgbe ehi unu na ịnyịnya ibu unu na-akpagharị na-aga ebe ọbụla ha chọrọ. 32:16 Ga-erute onye ọbụla aka

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.