Native Bible

Isaiah 12:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼụbọchị ahụ, ị ga-ekwukwa sị, “Nyenụ Onyenwe anyị otuto, Kwupụtakwa aha ya*; meenụ ka amata nʼetiti mba niile ihe niile ọ rụrụ*; kwusaanụ na aha ya bu ihe e buliri elu.

Isaiah 12:4 in English

Isaiah 12:4 · Berean Standard Bible

and on that day you will say: “Give praise to the LORD; proclaim His name! Make His works known among the peoples; declare that His name is exalted.

Context

2Nʼezie, Chineke bụ onye nzọpụta m; aga m atụkwasị ya obi, ụjọ agaghị atụkwa m. Onyenwe anyị, Onyenwe anyị ya onwe ya, bụ ike m bụrụkwa abụ m, ọ ghọrọla m onye nzọpụta.” 3Ị ga-eji ọṅụ dọrọ mmiri site nʼolulu mmiri nke nzọpụta. 4Nʼụbọchị ahụ, ị ga-ekwukwa sị, “Nyenụ Onyenwe anyị otuto, Kwupụtakwa aha ya*; meenụ ka amata nʼetiti mba niile ihe niile ọ rụrụ*; kwusaanụ na aha ya bu ihe e buliri elu. 5Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, nʼihi na o meela oke ihe dị ebube. Meekwanụ ka ụwa niile mara ihe ọ rụrụ. 6Ka ndị niile bi na Zayọn tie mkpu ọṅụ,* bụkwaa abụ. Nʼihi na Onye nsọ nke Izrel.* dị ukwuu, e, ọ dị ike nke ukwuu, bụ Onye ahụ na-ebi nʼetiti unu.”* 12:4 1Ih 16:8; Abụ 105:1 12:4 Abụ 145:4-6. 12:6 Zef 3:14,15 12:6 Abụ 89:18 12:6 Zef 3:17

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.