Aịzaya 12:5
Isaiah 12:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, nʼihi na o meela oke ihe dị ebube. Meekwanụ ka ụwa niile mara ihe ọ rụrụ.
Isaiah 12:5 in English
Isaiah 12:5 · Berean Standard Bible
Sing to the LORD, for He has done glorious things. Let this be known in all the earth.
Context
3Ị ga-eji ọṅụ dọrọ mmiri
site nʼolulu mmiri nke nzọpụta. 4Nʼụbọchị ahụ, ị ga-ekwukwa sị,
“Nyenụ Onyenwe anyị otuto, Kwupụtakwa aha ya*;
meenụ ka amata nʼetiti mba niile ihe niile ọ rụrụ*;
kwusaanụ na aha ya bu ihe e buliri elu. 5Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, nʼihi na o meela oke ihe dị ebube.
Meekwanụ ka ụwa niile mara ihe ọ rụrụ. 6Ka ndị niile bi na Zayọn tie mkpu ọṅụ,* bụkwaa abụ.
Nʼihi na Onye nsọ nke Izrel.* dị ukwuu, e, ọ dị ike nke ukwuu, bụ Onye ahụ na-ebi nʼetiti unu.”*
12:4 1Ih 16:8; Abụ 105:1
12:4 Abụ 145:4-6.
12:6 Zef 3:14,15
12:6 Abụ 89:18
12:6 Zef 3:17
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.