Aịzaya 12:6
Isaiah 12:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ndị niile bi na Zayọn tie mkpu ọṅụ,* bụkwaa abụ. Nʼihi na Onye nsọ nke Izrel.* dị ukwuu, e, ọ dị ike nke ukwuu, bụ Onye ahụ na-ebi nʼetiti unu.”* 12:4 1Ih 16:8; Abụ 105:1 12:4 Abụ 145:4-6. 12:6 Zef 3:14,15 12:6 Abụ 89:18 12:6 Zef 3:17
Isaiah 12:6 in English
Isaiah 12:6 · Berean Standard Bible
Cry out and sing, O citizen of Zion, for great among you is the Holy One of Israel.”
Context
4Nʼụbọchị ahụ, ị ga-ekwukwa sị,
“Nyenụ Onyenwe anyị otuto, Kwupụtakwa aha ya*;
meenụ ka amata nʼetiti mba niile ihe niile ọ rụrụ*;
kwusaanụ na aha ya bu ihe e buliri elu. 5Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, nʼihi na o meela oke ihe dị ebube.
Meekwanụ ka ụwa niile mara ihe ọ rụrụ. 6Ka ndị niile bi na Zayọn tie mkpu ọṅụ,* bụkwaa abụ.
Nʼihi na Onye nsọ nke Izrel.* dị ukwuu, e, ọ dị ike nke ukwuu, bụ Onye ahụ na-ebi nʼetiti unu.”*
12:4 1Ih 16:8; Abụ 105:1
12:4 Abụ 145:4-6.
12:6 Zef 3:14,15
12:6 Abụ 89:18
12:6 Zef 3:17
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.