Hosiya 5:9
Hosea 5:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A ga-ebibi Ifrem kpamkpam nʼụbọchị ahụ m ga-ata ha ahụhụ.* Nʼetiti ebo nke Izrel niile, ka m na-ekwusa ka amara na ọ bụ okwu kwesiri ntụkwasị obi.*
Hosea 5:9 in English
Hosea 5:9 · Berean Standard Bible
Ephraim will be laid waste on the day of rebuke. Among the tribes of Israel I proclaim what is certain.
Context
7Ha bụ ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi nye Onyenwe anyị.
Ha mụrụ ụmụ a kwatara nʼiko.
Ugbu a, mmemme ọnwa ọhụrụ ha
ga-eripịa ha na ala ubi ha. 8“Fụọ opi ike na Gibea,
fụkwaa mpi anụ na Rema.
Tie mkpu agha na Bet-Aven.
Lee anya nʼazụ gị, Benjamin. 9A ga-ebibi Ifrem kpamkpam
nʼụbọchị ahụ m ga-ata ha ahụhụ.*
Nʼetiti ebo nke Izrel niile,
ka m na-ekwusa ka amara na ọ bụ okwu kwesiri ntụkwasị obi.* 10Ndị ndu Juda adịla ka ndị ahụ
na-ewezuga oke ala,
aga m awụkwasị ha iwe m
dịka uju mmiri ozuzo. 11Ifrem bụ onye a na-emegbu emegbu,
onye e ji ike na-azọpịa,
nʼihi na ọ kpacha anya na-achụso ihe efu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.