Hosiya 13:7
Hosea 13:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi ya, aghaghị m ịbịakwasị ha dịka ọdụm; maọbụ dịka agụ nke na-ezo onwe ya nʼakụkụ ụzọ.
Hosea 13:7 in English
Hosea 13:7 · Berean Standard Bible
So like a lion I will pounce on them; like a leopard I will lurk by the path.
Context
5Elekọtara m unu nʼime ọzara,
nʼala ahụ kpọrọ nkụ, nke mmiri na-adịghị. 6Mgbe m nyere ha nri, ha rijukwara afọ.
Mgbe afọ juru ha, ha bidoro ịkpa nganga,
chefuo m. 7Nʼihi ya, aghaghị m ịbịakwasị ha dịka ọdụm;
maọbụ dịka agụ nke na-ezo onwe ya nʼakụkụ ụzọ. 8Aga m adakwasị ha dịka anụ ọhịa bịa nke a gbabara aka ụmụ ya,
dọwasịa anụ ahụ kpuchiri obi ha
aga m eripịa ha dịka ọdụm,
anụ ọhịa ga-adọkasịkwa ha. 9“Aga m ala gị nʼiyi, gị Izrel,
onye pụrụ inyere gị aka?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.