Hosiya 12:9
Hosea 12:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Abụ m Onyenwe anyị na Chineke gị, onye si nʼIjipt kpọpụta unu. Aga m emekwa ka ị biri nʼụlọ ikwu ọzọ, dịka ọ dị nʼoge mmemme ndị ahụ niile a kara aka.
Hosea 12:9 in English
Hosea 12:9 · Berean Standard Bible
But I am the LORD your God ever since the land of Egypt. I will again make you dwell in tents, as in the days of the appointed feast.
Context
7Onye ahịa na-eji ihe ọtụtụ aghụghọ na-erenye ndị mmadụ ahịa,
ọ hụrụ imegbu emegbu nʼanya. 8Ifrem kwuru,
“Abaala m ọgaranya! Abụrụla m onye nwere akụnụba dị ukwuu!
Ọ bụ ezie na m bụ onye nwere akụ dị ukwuu,
ma agaghị achọta njehie maọbụ mmehie ọbụla nʼime m.” 9“Abụ m Onyenwe anyị na Chineke gị,
onye si nʼIjipt kpọpụta unu.
Aga m emekwa ka ị biri nʼụlọ ikwu ọzọ,
dịka ọ dị nʼoge mmemme ndị ahụ niile a kara aka. 10A gwara m ndị amụma,
ọ bụ m mere ka ha hụ ọhụ dị iche iche,
sitekwa nʼọnụ ndị amụma tụọ ilu dị iche iche.” 11Gilead ọ na-eme ajọ ihe?
Ndị ya bụ ndị efulefu.
Ha na-achụ aja oke ehi dị iche iche na Gilgal?
Ebe ịchụ aja ha niile ga a dịka ebe a chịkọtara ukwu nkume,
nke dị nʼubi a kọrọ akọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.