Hosiya 12:11
Hosea 12:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gilead ọ na-eme ajọ ihe? Ndị ya bụ ndị efulefu. Ha na-achụ aja oke ehi dị iche iche na Gilgal? Ebe ịchụ aja ha niile ga a dịka ebe a chịkọtara ukwu nkume, nke dị nʼubi a kọrọ akọ.
Hosea 12:11 in English
Hosea 12:11 · Berean Standard Bible
Is there iniquity in Gilead? They will surely come to nothing. Do they sacrifice bulls in Gilgal? Indeed, their altars will be heaps of stones in the furrows of the field.
Context
9“Abụ m Onyenwe anyị na Chineke gị,
onye si nʼIjipt kpọpụta unu.
Aga m emekwa ka ị biri nʼụlọ ikwu ọzọ,
dịka ọ dị nʼoge mmemme ndị ahụ niile a kara aka. 10A gwara m ndị amụma,
ọ bụ m mere ka ha hụ ọhụ dị iche iche,
sitekwa nʼọnụ ndị amụma tụọ ilu dị iche iche.” 11Gilead ọ na-eme ajọ ihe?
Ndị ya bụ ndị efulefu.
Ha na-achụ aja oke ehi dị iche iche na Gilgal?
Ebe ịchụ aja ha niile ga a dịka ebe a chịkọtara ukwu nkume,
nke dị nʼubi a kọrọ akọ. 12Jekọb gbalagara nʼala Aram;
Izrel fere ofufe nʼihi inweta nwunye,
nʼihi ịkwụ ụgwọ ya, o lekọtara atụrụ. 13Ọ bụkwa onye amụma ka Onyenwe anyị ji site nʼIjipt kpọpụta Izrel,
o sitekwara nʼaka onye amụma lekọtazie ya anya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.