Native Bible

Genesis 46:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Jekọb site na Rechel nwunye ya bụ, Josef na Benjamin.

Genesis 46:19 in English

Genesis 46:19 · Berean Standard Bible

The sons of Jacob’s wife Rachel: Joseph and Benjamin.

Context

17Ụmụ ndị ikom Asha bụ, Imna, Ishva, Ishvi na Beriya. Nwanne ha nwanyị bụ Sera. Ụmụ Beriya bụ, Heba na Malkiel. 18Ndị a bụ ụmụ a mụụrụ Jekọb site na Zilpa, odibo nwanyị ahụ Leban kpọnyere Lịa nwa ya nwanyị. Ha dị iri na isii nʼọnụọgụgụ. 19Ụmụ ndị ikom Jekọb site na Rechel nwunye ya bụ, Josef na Benjamin. 20Nʼala Ijipt, a mụụrụ Josef Manase na Ifrem, site na nwunye ya Asenat nwa nwanyị Pọtifera, onye nchụaja nke On. 21Ụmụ ndị ikom Benjamin bụ, Bela, Beka, Ashbel, Gera, Neeman, Ehi, Rosh, Mupim, Hupim na Aad.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.