Jenesis 46:17
Genesis 46:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Asha bụ, Imna, Ishva, Ishvi na Beriya. Nwanne ha nwanyị bụ Sera. Ụmụ Beriya bụ, Heba na Malkiel.
Genesis 46:17 in English
Genesis 46:17 · Berean Standard Bible
The children of Asher: Imnah, Ishvah, Ishvi, Beriah, and their sister Serah. The sons of Beriah: Heber and Malchiel.
Context
15Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Lịa mụụrụ Jekọb nʼala Padan Aram. Ọ mụtakwara otu nwanyị aha ya bụ Daịna. Ụmụ ndị ikom na ndị inyom ndị a dị iri atọ na atọ. 16Ụmụ ndị ikom Gad bụ,
Zefọn, na Hagi, na Shuni, na Ezbon, na Eri, na Arodi na Areli. 17Ụmụ ndị ikom Asha bụ,
Imna, Ishva, Ishvi na Beriya. Nwanne ha nwanyị bụ Sera.
Ụmụ Beriya bụ,
Heba na Malkiel. 18Ndị a bụ ụmụ a mụụrụ Jekọb site na Zilpa, odibo nwanyị ahụ Leban kpọnyere Lịa nwa ya nwanyị. Ha dị iri na isii nʼọnụọgụgụ. 19Ụmụ ndị ikom Jekọb site na Rechel nwunye ya bụ,
Josef na Benjamin.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.