Jenesis 46:16
Genesis 46:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Gad bụ, Zefọn, na Hagi, na Shuni, na Ezbon, na Eri, na Arodi na Areli.
Genesis 46:16 in English
Genesis 46:16 · Berean Standard Bible
The sons of Gad: Ziphion,* Haggi, Shuni, Ezbon, Eri, Arodi,* and Areli.
Context
14Ụmụ ndị ikom Zebụlọn bụ,
Sered, na Elọn, na Jaliil. 15Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Lịa mụụrụ Jekọb nʼala Padan Aram. Ọ mụtakwara otu nwanyị aha ya bụ Daịna. Ụmụ ndị ikom na ndị inyom ndị a dị iri atọ na atọ. 16Ụmụ ndị ikom Gad bụ,
Zefọn, na Hagi, na Shuni, na Ezbon, na Eri, na Arodi na Areli. 17Ụmụ ndị ikom Asha bụ,
Imna, Ishva, Ishvi na Beriya. Nwanne ha nwanyị bụ Sera.
Ụmụ Beriya bụ,
Heba na Malkiel. 18Ndị a bụ ụmụ a mụụrụ Jekọb site na Zilpa, odibo nwanyị ahụ Leban kpọnyere Lịa nwa ya nwanyị. Ha dị iri na isii nʼọnụọgụgụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.