Native Bible

Genesis 46:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Zebụlọn bụ, Sered, na Elọn, na Jaliil.

Genesis 46:14 in English

Genesis 46:14 · Berean Standard Bible

The sons of Zebulun: Sered, Elon, and Jahleel.

Context

12Ụmụ ndị ikom Juda bụ, Ịa, na Onan, na Shela, na Perez, na Zera. Ma Ịa na Onan nwụrụ nʼala Kenan. Ụmụ ndị ikom Perez bụ, Hezrọn na Hamul. 13Ma ụmụ ndị ikom Isaka bụ, Tola, na Puva, na Jashub, na Shịmrọn. 14Ụmụ ndị ikom Zebụlọn bụ, Sered, na Elọn, na Jaliil. 15Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Lịa mụụrụ Jekọb nʼala Padan Aram. Ọ mụtakwara otu nwanyị aha ya bụ Daịna. Ụmụ ndị ikom na ndị inyom ndị a dị iri atọ na atọ. 16Ụmụ ndị ikom Gad bụ, Zefọn, na Hagi, na Shuni, na Ezbon, na Eri, na Arodi na Areli.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.