Jenesis 46:13
Genesis 46:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ụmụ ndị ikom Isaka bụ, Tola, na Puva, na Jashub, na Shịmrọn.
Genesis 46:13 in English
Genesis 46:13 · Berean Standard Bible
The sons of Issachar: Tola, Puvah,* Job,* and Shimron.
Context
11Ụmụ ndị ikom Livayị bụ,
Geshọn, na Kohat, na Merari. 12Ụmụ ndị ikom Juda bụ,
Ịa, na Onan, na Shela, na Perez, na Zera. Ma Ịa na Onan nwụrụ nʼala Kenan.
Ụmụ ndị ikom Perez bụ,
Hezrọn na Hamul. 13Ma ụmụ ndị ikom Isaka bụ,
Tola, na Puva, na Jashub, na Shịmrọn. 14Ụmụ ndị ikom Zebụlọn bụ,
Sered, na Elọn, na Jaliil. 15Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Lịa mụụrụ Jekọb nʼala Padan Aram. Ọ mụtakwara otu nwanyị aha ya bụ Daịna. Ụmụ ndị ikom na ndị inyom ndị a dị iri atọ na atọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.