Jenesis 38:6
Genesis 38:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Juda lụtaara Ịa, ọkpara ya, nwunye onye aha ya bụ Tama.
Genesis 38:6 in English
Genesis 38:6 · Berean Standard Bible
Now Judah acquired a wife for Er, his firstborn, and her name was Tamar.
Context
4Nwunye ya dịkwara ime ọzọ mụta nwa nwoke nke ya bụ nwunye ya gụrụ Onan. 5Ọ mụkwara nwa nwoke ọzọ, onye ọ kpọrọ Shela. Ọ bụ na Kezib ka ọ mụrụ ya. 6Juda lụtaara Ịa, ọkpara ya, nwunye onye aha ya bụ Tama. 7Ma nʼihi na Ịa, ọkpara Juda, dị njọ nʼanya Onyenwe anyị. Onyenwe anyị gburu ya. 8Mgbe ahụ, Juda sịrị Onan, “Bakwuru nwunye nwanne gị ka ịkuchie ya, ka i si otu a wulite mkpụrụ maka nwanne gị.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.