Jenesis 38:4
Genesis 38:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwunye ya dịkwara ime ọzọ mụta nwa nwoke nke ya bụ nwunye ya gụrụ Onan.
Genesis 38:4 in English
Genesis 38:4 · Berean Standard Bible
Again she conceived and gave birth to a son, and she named him Onan.
Context
2Nʼebe ahụ, Juda hụrụ otu nwaagbọghọ, nwa otu nwoke onye Kenan, aha ya bụ Shua. Ọ lụrụ ya ma bakwuru ya. 3Ọ tụụrụ ime mụọ nwa nwoke, onye Juda gụrụ aha Ịa 4Nwunye ya dịkwara ime ọzọ mụta nwa nwoke nke ya bụ nwunye ya gụrụ Onan. 5Ọ mụkwara nwa nwoke ọzọ, onye ọ kpọrọ Shela. Ọ bụ na Kezib ka ọ mụrụ ya. 6Juda lụtaara Ịa, ọkpara ya, nwunye onye aha ya bụ Tama.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.