Jenesis 38:2
Genesis 38:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼebe ahụ, Juda hụrụ otu nwaagbọghọ, nwa otu nwoke onye Kenan, aha ya bụ Shua. Ọ lụrụ ya ma bakwuru ya.
Genesis 38:2 in English
Genesis 38:2 · Berean Standard Bible
There Judah saw the daughter of a Canaanite man named Shua, and he took her as a wife and slept with her.
Context
1Nʼoge ahụ, Juda hapụrụ ụmụnne ya gaa binyere otu nwoke onye Adulam a na-akpọ Hira. 2Nʼebe ahụ, Juda hụrụ otu nwaagbọghọ, nwa otu nwoke onye Kenan, aha ya bụ Shua. Ọ lụrụ ya ma bakwuru ya. 3Ọ tụụrụ ime mụọ nwa nwoke, onye Juda gụrụ aha Ịa 4Nwunye ya dịkwara ime ọzọ mụta nwa nwoke nke ya bụ nwunye ya gụrụ Onan.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.