Native Bible

Genesis 38:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ mụkwara nwa nwoke ọzọ, onye ọ kpọrọ Shela. Ọ bụ na Kezib ka ọ mụrụ ya.

Genesis 38:5 in English

Genesis 38:5 · Berean Standard Bible

Then she gave birth to another son and named him Shelah; it was at Chezib that she gave birth to him.

Context

3Ọ tụụrụ ime mụọ nwa nwoke, onye Juda gụrụ aha Ịa 4Nwunye ya dịkwara ime ọzọ mụta nwa nwoke nke ya bụ nwunye ya gụrụ Onan. 5Ọ mụkwara nwa nwoke ọzọ, onye ọ kpọrọ Shela. Ọ bụ na Kezib ka ọ mụrụ ya. 6Juda lụtaara Ịa, ọkpara ya, nwunye onye aha ya bụ Tama. 7Ma nʼihi na Ịa, ọkpara Juda, dị njọ nʼanya Onyenwe anyị. Onyenwe anyị gburu ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.