Native Bible

Genesis 35:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Bilha, odibo nwanyị Rechel bụ, Dan na Naftalị.

Genesis 35:25 in English

Genesis 35:25 · Berean Standard Bible

The sons of Rachel’s maidservant Bilhah were Dan and Naphtali.

Context

23Ụmụ Lịa bụ, Ruben, ọkpara Jekọb. Simiọn, Livayị, Juda, Isaka na Zebụlọn. 24Ụmụ Rechel bụ, Josef na Benjamin. 25Ụmụ Bilha, odibo nwanyị Rechel bụ, Dan na Naftalị. 26Ụmụ Zilpa, odibo nwanyị Lịa bụ, Gad na Asha. Ụmụ ndị ikom ndị a ka a mụụrụ Jekọb na Padan Aram. 27Nʼikpeazụ, Jekọb bịakwutere nna ya Aịzik na Mamre nke dị nso na Kiriat Arba (ebe a na-akpọ Hebrọn). Ebe ahụ ka Ebraham na Aịzik biri na mbụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.