Native Bible

Genesis 35:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Zilpa, odibo nwanyị Lịa bụ, Gad na Asha. Ụmụ ndị ikom ndị a ka a mụụrụ Jekọb na Padan Aram.

Genesis 35:26 in English

Genesis 35:26 · Berean Standard Bible

And the sons of Leah’s maidservant Zilpah were Gad and Asher. These are the sons of Jacob, who were born to him in Paddan-aram.

Context

24Ụmụ Rechel bụ, Josef na Benjamin. 25Ụmụ Bilha, odibo nwanyị Rechel bụ, Dan na Naftalị. 26Ụmụ Zilpa, odibo nwanyị Lịa bụ, Gad na Asha. Ụmụ ndị ikom ndị a ka a mụụrụ Jekọb na Padan Aram. 27Nʼikpeazụ, Jekọb bịakwutere nna ya Aịzik na Mamre nke dị nso na Kiriat Arba (ebe a na-akpọ Hebrọn). Ebe ahụ ka Ebraham na Aịzik biri na mbụ. 28Nʼoge ahụ Aịzik gbara narị afọ na iri afọ asatọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.