Jenesis 35:28
Genesis 35:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼoge ahụ Aịzik gbara narị afọ na iri afọ asatọ.
Genesis 35:28 in English
Genesis 35:28 · Berean Standard Bible
And Isaac lived 180 years.
Context
26Ụmụ Zilpa, odibo nwanyị Lịa bụ,
Gad na Asha.
Ụmụ ndị ikom ndị a ka a mụụrụ Jekọb na Padan Aram. 27Nʼikpeazụ, Jekọb bịakwutere nna ya Aịzik na Mamre nke dị nso na Kiriat Arba (ebe a na-akpọ Hebrọn). Ebe ahụ ka Ebraham na Aịzik biri na mbụ. 28Nʼoge ahụ Aịzik gbara narị afọ na iri afọ asatọ. 29Ọ dịkwaghị anya site nʼoge a, Aịzik nwụrụ, mgbe o mere nnọọ agadi. Ụmụ ya ndị ikom abụọ, Ịsọ na Jekọb, liri ya.
35:4 Nʼoge ahụ, ndị mmadụ kwenyere na ọlantị ha na-eyi bụ ihe na-echekwa ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.