Jenesis 35:23
Genesis 35:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Lịa bụ, Ruben, ọkpara Jekọb. Simiọn, Livayị, Juda, Isaka na Zebụlọn.
Genesis 35:23 in English
Genesis 35:23 · Berean Standard Bible
The sons of Leah were Reuben the firstborn of Jacob, Simeon, Levi, Judah, Issachar, and Zebulun.
Context
21Izrel malitere ije ya, tutu ruo ebe o wuru ebe izuike ya nʼala dị nʼofe ọzọ nke Migdal Eda. 22Mgbe Izrel bi nʼala ahụ, Ruben gara dinakwuru Bilha, iko nwanyị nna ya. E mekwara ka Izrel nụ ihe a Ruben mere.
Ụmụ ndị ikom Jekọb dị iri na abụọ. 23Ụmụ Lịa bụ,
Ruben, ọkpara Jekọb.
Simiọn, Livayị, Juda, Isaka na Zebụlọn. 24Ụmụ Rechel bụ,
Josef na Benjamin. 25Ụmụ Bilha, odibo nwanyị Rechel bụ,
Dan na Naftalị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.