Jenesis 35:21
Genesis 35:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Izrel malitere ije ya, tutu ruo ebe o wuru ebe izuike ya nʼala dị nʼofe ọzọ nke Migdal Eda.
Genesis 35:21 in English
Genesis 35:21 · Berean Standard Bible
Israel again set out and pitched his tent beyond the Tower of Eder.
Context
19Rechel nwụrụ, e lie ya nʼakụkụ ụzọ gara Efrat, nke a na-akpọkwa Betlehem. 20Jekọb wuru ogidi nʼelu ili ya, nke na-eguzokwa ruo taa, igosi ebe e liri Rechel. 21Izrel malitere ije ya, tutu ruo ebe o wuru ebe izuike ya nʼala dị nʼofe ọzọ nke Migdal Eda. 22Mgbe Izrel bi nʼala ahụ, Ruben gara dinakwuru Bilha, iko nwanyị nna ya. E mekwara ka Izrel nụ ihe a Ruben mere.
Ụmụ ndị ikom Jekọb dị iri na abụọ. 23Ụmụ Lịa bụ,
Ruben, ọkpara Jekọb.
Simiọn, Livayị, Juda, Isaka na Zebụlọn.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.