Jenesis 30:4
Genesis 30:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Rechel nyere Jekọb Bilha, odibo nwanyị ya, Jekọb bakwuuru ya.
Genesis 30:4 in English
Genesis 30:4 · Berean Standard Bible
So Rachel gave Jacob her servant Bilhah as a wife, and he slept with her,
Context
2Jekọb were iwe megide Rechel, sị ya, “Abụ m Chineke onye gbochiri gị mkpụrụ nke afọ?” 3*Mgbe ahụ Rechel gwara Jekọb sị ya, “Lee odibo m nwanyị Bilha, bakwuru ya ka ọ mụọ nwa nʼikpere m abụọ, ka mụ onwe m site na ya bụrụkwa onye mụtara ụmụ.” 4Rechel nyere Jekọb Bilha, odibo nwanyị ya, Jekọb bakwuuru ya. 5Bilha tụụrụ ime mụọra Jekọb nwa nwoke. 6Nke a mere ka Rechel kwuo sị, “Chineke ekpepụtala m. Ọ nụla arịrịọ m nye m nwa nwoke.” Nʼihi nke a, Rechel gụrụ nwa ahụ Dan.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.