Native Bible

Genesis 30:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nke a mere ka Rechel kwuo sị, “Chineke ekpepụtala m. Ọ nụla arịrịọ m nye m nwa nwoke.” Nʼihi nke a, Rechel gụrụ nwa ahụ Dan.

Genesis 30:6 in English

Genesis 30:6 · Berean Standard Bible

Then Rachel said, “God has vindicated me; He has heard my plea and given me a son.” So she named him Dan.*

Context

4Rechel nyere Jekọb Bilha, odibo nwanyị ya, Jekọb bakwuuru ya. 5Bilha tụụrụ ime mụọra Jekọb nwa nwoke. 6Nke a mere ka Rechel kwuo sị, “Chineke ekpepụtala m. Ọ nụla arịrịọ m nye m nwa nwoke.” Nʼihi nke a, Rechel gụrụ nwa ahụ Dan. 7Bilha, odibo nwanyị Rechel, tụụrụ ime ọzọ mụtara Jekọb nwa nwoke nke abụọ. 8Rechel kwuru sị, “Mgba dị ukwuu ka mụ na nwanne m nwanyị gbara, m merie.” Ọ kpọọ ya Naftalị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.