Jenesis 29:14
Genesis 29:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Leban sịrị ya, “Nʼezie, ị bụ ọkpụkpụ m na anụ ahụ m.”
Genesis 29:14 in English
Genesis 29:14 · Berean Standard Bible
Then Laban declared, “You are indeed my own flesh and blood.” After Jacob had stayed with him a month,
Context
12Jekọb kọwaara Rechel na ọ bụ onye ikwu nna ya, bụrụkwa nwa Ribeka. Nʼihi ya Rechel ji ọsọ gbalaa nʼụlọ ha kọọrọ nna ya. 13Mgbe Leban nụrụ maka Jekọb nwa nwanne ya nwanyị, o mere ngwangwa pụọ izute ya. Ọ makụrụ ya, sutu ya ọnụ, kpọrọ ya laa nʼụlọ. Nʼebe ahụ, Jekọb kọọrọ ya ihe ndị a niile. 14Leban sịrị ya, “Nʼezie, ị bụ ọkpụkpụ m na anụ ahụ m.” 15(14) Ọ nọnyeere ya otu ọnwa. (15) Leban sịrị Jekọb, “Ọ bụ nʼihi na ị bụ onye ikwu m ka ị na-agbara m odibo nʼefu? Gwa m ego ole m ga-akwụ gị nʼihi ọrụ ị na-arụrụ m?” 16Leban mụrụ ụmụ ndị inyom abụọ. Aha nke okenye bụ Lịa. Aha nke nta bụ Rechel.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.