Native Bible

Genesis 29:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Leban mụrụ ụmụ ndị inyom abụọ. Aha nke okenye bụ Lịa. Aha nke nta bụ Rechel.

Genesis 29:16 in English

Genesis 29:16 · Berean Standard Bible

Now Laban had two daughters; the older was named Leah, and the younger was named Rachel.

Context

14Leban sịrị ya, “Nʼezie, ị bụ ọkpụkpụ m na anụ ahụ m.” 15(14) Ọ nọnyeere ya otu ọnwa. (15) Leban sịrị Jekọb, “Ọ bụ nʼihi na ị bụ onye ikwu m ka ị na-agbara m odibo nʼefu? Gwa m ego ole m ga-akwụ gị nʼihi ọrụ ị na-arụrụ m?” 16Leban mụrụ ụmụ ndị inyom abụọ. Aha nke okenye bụ Lịa. Aha nke nta bụ Rechel. 17Ịma mma Lịa dị ya nʼanya, ma Rechel mara mma nʼahụ, maakwa mma ile anya. 18Ọ bụ Rechel ka Jekọb hụrụ nʼanya. Nʼihi ya Jekọb gwara Leban sị, “Aga m arụrụ gị ọrụ* afọ asaa ma ọ bụrụ na ị ga-ekwe ka m lụọ Rechel.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.