Jenesis 25:7
Genesis 25:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ebraham dị ndụ ruo narị afọ na iri afọ asaa na ise.
Genesis 25:7 in English
Genesis 25:7 · Berean Standard Bible
Abraham lived a total of 175 years.
Context
5Ebraham nyere Aịzik ihe niile o nwere. 6Ebraham nyere ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara onyinye dị iche iche, zipụ ha nʼala dị nʼebe ọwụwa anyanwụ, mgbe ọ ka nọ ndụ, ka ha ghara ịnọ nwa ya nwoke Aịzik nso. 7Ebraham dị ndụ ruo narị afọ na iri afọ asaa na ise. 8Ebraham kubiri ume ndụ nwụọ mgbe o mere nnọọ ezigbo agadi, agadi nwoke nke ndụ juru afọ, e mere ka ọ lakwuru ndị ya. 9Ụmụ ya, Aịzik na Ishmel, liri ya nʼọgba Makipela nʼakụkụ Mamre, nʼala ubi Efrọn nwa Zoha onye Het,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.