Native Bible

Genesis 25:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ebraham nyere Aịzik ihe niile o nwere.

Genesis 25:5 in English

Genesis 25:5 · Berean Standard Bible

Abraham left everything he owned to Isaac.

Context

3Jokshan bụ nna Sheba na Dedan. Ụmụ ndị ikom Dedan bụ Ashurim, Letushim, na Leumim. 4Ụmụ ndị ikom Midian bụ Efaa, Efe, Hanok, Abida, na Eldaa. Ndị a niile bụ ụmụ Ketura. 5Ebraham nyere Aịzik ihe niile o nwere. 6Ebraham nyere ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara onyinye dị iche iche, zipụ ha nʼala dị nʼebe ọwụwa anyanwụ, mgbe ọ ka nọ ndụ, ka ha ghara ịnọ nwa ya nwoke Aịzik nso. 7Ebraham dị ndụ ruo narị afọ na iri afọ asaa na ise.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.