Jenesis 25:3
Genesis 25:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jokshan bụ nna Sheba na Dedan. Ụmụ ndị ikom Dedan bụ Ashurim, Letushim, na Leumim.
Genesis 25:3 in English
Genesis 25:3 · Berean Standard Bible
Jokshan was the father of Sheba and Dedan. And the sons of Dedan were the Asshurites, the Letushites, and the Leummites.
Context
1Ebraham lụrụ nwunye ọzọ, onye aha ya bụ Ketura. 2Ọ mụụrụ ya Zimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak na Shua. 3Jokshan bụ nna Sheba na Dedan. Ụmụ ndị ikom Dedan bụ Ashurim, Letushim, na Leumim. 4Ụmụ ndị ikom Midian bụ Efaa, Efe, Hanok, Abida, na Eldaa. Ndị a niile bụ ụmụ Ketura. 5Ebraham nyere Aịzik ihe niile o nwere.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.