Native Bible

Genesis 25:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ebraham lụrụ nwunye ọzọ, onye aha ya bụ Ketura.

Genesis 25:1 in English

Genesis 25:1 · Berean Standard Bible

Now Abraham had taken another wife, named Keturah,

Context

1Ebraham lụrụ nwunye ọzọ, onye aha ya bụ Ketura. 2Ọ mụụrụ ya Zimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak na Shua. 3Jokshan bụ nna Sheba na Dedan. Ụmụ ndị ikom Dedan bụ Ashurim, Letushim, na Leumim.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.