Native Bible

Genesis 25:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ mụụrụ ya Zimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak na Shua.

Genesis 25:2 in English

Genesis 25:2 · Berean Standard Bible

and she bore him Zimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak, and Shuah.

Context

1Ebraham lụrụ nwunye ọzọ, onye aha ya bụ Ketura. 2Ọ mụụrụ ya Zimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak na Shua. 3Jokshan bụ nna Sheba na Dedan. Ụmụ ndị ikom Dedan bụ Ashurim, Letushim, na Leumim. 4Ụmụ ndị ikom Midian bụ Efaa, Efe, Hanok, Abida, na Eldaa. Ndị a niile bụ ụmụ Ketura.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.