Native Bible

Genesis 23:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ebraham sitere nʼebe ozu nwunye ya dị pụọ, jekwuru ụmụ Het gwa ha sị,

Genesis 23:3 in English

Genesis 23:3 · Berean Standard Bible

Then Abraham got up from beside his dead wife and said to the Hittites,*

Context

1Sera dị ndụ ruo narị afọ na iri afọ abụọ na asaa. 2Ọ nwụrụ na Kiriat Arba (nke bụ Hebrọn), nʼala Kenan. Ebraham ruru ụjụ nʼihi Sera, kwaa akwa nke ukwuu nʼihi ọnwụ ya. 3Ebraham sitere nʼebe ozu nwunye ya dị pụọ, jekwuru ụmụ Het gwa ha sị, 4“Abụ m ọbịa na onye obodo ọzọ nʼetiti unu. Resinụ m ala m ji eme ebe olili nʼebe a, ka m nwee ike lie onye m nwụrụ anwụ.” 5Ụmụ Het zara Ebraham sị,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.