Native Bible

Genesis 23:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Sera dị ndụ ruo narị afọ na iri afọ abụọ na asaa.

Genesis 23:1 in English

Genesis 23:1 · Berean Standard Bible

Now Sarah lived to be 127 years old.

Context

1Sera dị ndụ ruo narị afọ na iri afọ abụọ na asaa. 2Ọ nwụrụ na Kiriat Arba (nke bụ Hebrọn), nʼala Kenan. Ebraham ruru ụjụ nʼihi Sera, kwaa akwa nke ukwuu nʼihi ọnwụ ya. 3Ebraham sitere nʼebe ozu nwunye ya dị pụọ, jekwuru ụmụ Het gwa ha sị,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.