Jenesis 2:13
Genesis 2:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aha ngalaba nke abụọ bụ Gaihọn. O sitere nʼala Kush* gafee.
Genesis 2:13 in English
Genesis 2:13 · Berean Standard Bible
The name of the second river is Gihon; it winds through the whole land of Cush.
Context
11Aha ngalaba nke mbụ bụ Paịshọn. Ọ sọọrọ ogologo gafee ala niile nke Havila, ebe a na-enweta ọlaedo. 12(Ọlaedo dị nʼala ahụ mara mma. Eso osisi na-esi isi ụtọ na nkume dị oke ọnụahịa a na-akpọ ọniks dịkwa nʼebe ahụ.) 13Aha ngalaba nke abụọ bụ Gaihọn. O sitere nʼala Kush* gafee. 14Aha osimiri nke atọ bụ Taịgris. Ọ na-asọla nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ala Ashọ.* Aha osimiri nke anọ bụ Yufretis. 15Onyenwe anyị Chineke weere mmadụ ahụ tinye ya nʼogige Iden, ka ọ na-akọ ya ma bụrụkwa onye na-elekọta ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.