Native Bible

Genesis 2:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aha osimiri nke atọ bụ Taịgris. Ọ na-asọla nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ala Ashọ.* Aha osimiri nke anọ bụ Yufretis.

Genesis 2:14 in English

Genesis 2:14 · Berean Standard Bible

The name of the third river is Hiddekel; it runs along the east side of Assyria. And the fourth river is the Euphrates.

Context

12(Ọlaedo dị nʼala ahụ mara mma. Eso osisi na-esi isi ụtọ na nkume dị oke ọnụahịa a na-akpọ ọniks dịkwa nʼebe ahụ.) 13Aha ngalaba nke abụọ bụ Gaihọn. O sitere nʼala Kush* gafee. 14Aha osimiri nke atọ bụ Taịgris. Ọ na-asọla nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ala Ashọ.* Aha osimiri nke anọ bụ Yufretis. 15Onyenwe anyị Chineke weere mmadụ ahụ tinye ya nʼogige Iden, ka ọ na-akọ ya ma bụrụkwa onye na-elekọta ya. 16Onyenwe anyị Chineke nyere mmadụ ahụ iwu sị ya “I nwere ike iri mkpụrụ osisi niile dị nʼubi a,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.