Jenesis 2:15
Genesis 2:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị Chineke weere mmadụ ahụ tinye ya nʼogige Iden, ka ọ na-akọ ya ma bụrụkwa onye na-elekọta ya.
Genesis 2:15 in English
Genesis 2:15 · Berean Standard Bible
Then the LORD God took the man and placed him in the Garden of Eden to cultivate and keep it.
Context
13Aha ngalaba nke abụọ bụ Gaihọn. O sitere nʼala Kush* gafee. 14Aha osimiri nke atọ bụ Taịgris. Ọ na-asọla nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ala Ashọ.* Aha osimiri nke anọ bụ Yufretis. 15Onyenwe anyị Chineke weere mmadụ ahụ tinye ya nʼogige Iden, ka ọ na-akọ ya ma bụrụkwa onye na-elekọta ya. 16Onyenwe anyị Chineke nyere mmadụ ahụ iwu sị ya “I nwere ike iri mkpụrụ osisi niile dị nʼubi a, 17ma ị gaghị eri mkpụrụ si nʼosisi ịmata ihe ọma na ihe ọjọọ. Nʼihi na ụbọchị i riri ya ị ga-anwụrịrị.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.