Native Bible

Genesis 17:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ikom niile nọ nʼezinaụlọ Ebraham, ndị a mụrụ nʼụlọ ya na ndị e si nʼaka ndị mba ọzọ zụta ka e biri ugwu nʼoge Ebraham biri ugwu.

Genesis 17:27 in English

Genesis 17:27 · Berean Standard Bible

And all the men of Abraham’s household—both servants born in his household and those purchased from foreigners—were circumcised with him.

Context

25Ishmel nwa ya gbara afọ iri na atọ. 26E biri Ebraham na nwa ya bụ Ishmel ugwu nʼotu ụbọchị ahụ. 27Ndị ikom niile nọ nʼezinaụlọ Ebraham, ndị a mụrụ nʼụlọ ya na ndị e si nʼaka ndị mba ọzọ zụta ka e biri ugwu nʼoge Ebraham biri ugwu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.