Jenesis 17:25
Genesis 17:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ishmel nwa ya gbara afọ iri na atọ.
Genesis 17:25 in English
Genesis 17:25 · Berean Standard Bible
and his son Ishmael was thirteen;
Context
23Nʼụbọchị ahụ, Ebraham duuru Ishmel nwa ya nwoke, na ndị ikom niile a mụrụ nʼezinaụlọ ya, tinyere ndị e ji ego zụta, ndị ikom niile nọ nʼezinaụlọ ya, bie ha ugwu dịka Chineke gwara ya ka ọ mee. 24Ebraham gbara iri afọ itoolu na itoolu mgbe e biri ya ugwu, 25Ishmel nwa ya gbara afọ iri na atọ. 26E biri Ebraham na nwa ya bụ Ishmel ugwu nʼotu ụbọchị ahụ. 27Ndị ikom niile nọ nʼezinaụlọ Ebraham, ndị a mụrụ nʼụlọ ya na ndị e si nʼaka ndị mba ọzọ zụta ka e biri ugwu nʼoge Ebraham biri ugwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.